2 Chronicles 28:19-20

19Ma Onyenwe anyị wedara Juda nʼala nʼihi Ehaz, eze Izrel onye mere ka ihe ọjọọ baa ụba na Juda, na-ekwesighị ntụkwasị obi ya nye Onyenwe anyị. 20Mgbe Tiglat-Pilesa
Nke a bụ otu ọzọ e si akpọ Tiglat-Pilnesa
eze ndị Asịrịa bịara, o wetaara Ehaz nsogbu kama enyemaka.
Copyright information for IboBIU